Onọdụ ime mụọ
Ọnọdụ ime mụọ
Nkọwa[dezie]
Nke a n'egosi ka ime obi mmadụ siri di. O nọ n'ekpere, ka ọbụ n'ọghụ, ka ọbụ n'ihe mgbu, ọbụ n'uju w.d.g
Nkejịasụsụ[dezie]
Aha
Ọmụmaatụ[dezie]
Ọnọdụ ime mụọ nwoke a n'akwu ka awulu. Ọgabụ n'onwere ihe na enye ya nsogbu n'ime mụọ ya.
Mkpọpụta[dezie]