Gaa na ọdịnaya

Omeejije

Sitere na Wiktionary

omeejije

nkọwa

[dezie]

nke a bụ onye na-emepụta egwuregwu di iche iche nke ndi mmadụ na-ekiri iji nwee mmụta, aṅụrị maọbụamamihe]].

nkejiasụsụ

[dezie]

nkọwaaha

ọmụmatụ

[dezie]
  1. Maazị Pit Edochie bụ ezigbo omeejije ama ama.
  2. Ọbịị so n'otu ndị omeeejije ahọpụtara ga-eme ihe nkiri akpọrọ castle and castle

mkpọpụta

[dezie]

olumba

[dezie]

NtỤgharị n'asụsụ oọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

actor