Jump to content

Okwa

O sị Wiktionary

Okwa

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ nnụnụ na-adi ka ọkụkọ mana ọ na ebi n'ohia. ahụ ya na atụ agwa ọcha na ọji

Okwa

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Anyi riri anụ ọkwa taa
  2. Anu Okwa na ato uto nke ukwu

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Okwa - Orlu

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

guineafowl