Gaa na ọdịnaya

Okpete

Sitere na Wiktionary

Ọkpete

Nkọwa

[dezie]

okpete bụ Ụdị ogologo osisi na-epu na Afrika nke esi na mmiri ya na-apichapụta ihe eji eme shuga.

okpete

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Okpete ahụ toro ogologo. Okpete ahu tọrọ utọ nke ukwu.

Mkpọpụta

[dezie]
okpete




Olumba

[dezie]

Ntugharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

sugarcane

Hausa

[dezie]

Ereke