Gaa na ọdịnaya

Okeitimkpu

Sitere na Wiktionary

Okeitimkpu

Nkọwa

[dezie]

Ọ bụ oke itimkpu maọbụ mkpuakwa n'ihi na imeruru ahụ,mọbụ n'egwu na-atụgị

Okeitimkpu

Nkejịasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. O kpuchiri ya aka n'ọnụ ka ọ ghara iti oke mkpu
  2. Chiamaka, mechie onu, Okeitimkpu adighi mma.
  3. Chioma bu onye Okeitimkpu

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

scream