Jump to content

Ojoko

O sị Wiktionary

"""Ojoko"""

===Nkọwa===

[dezie]

Ojoko bụ osisi na-amịpụta mkpụrụ nke mmadụ nwere ike ịhụ n'ọkụ, sie ya esi, ghee ya eghe m'ọbụ kwọọ ya akwọ tupu erie ya.

===Nkeji Asụsụ===

[dezie]

Aha

===Ọmụmaatụ===

Eririm Ojoko eghere eghe ụnyaahụ.

===Mkpọpụta===

Òjòkó

https://en.m.wiktionary.org/wiki/plantainhttps://en.m.wiktionary.org/wiki/plantain