Jump to content

Ojiugwo

O sị Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Onye na-agbaziri ihe dika ego n'aka onye ozo na-adighi akwughachi ya.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Odinaka, enyim nwoke bu ojiugwo.
  • Anyi ga-akpopu ojiugwu ahu n'ulo ikpe.

Mkpọpụta

[dezie]


Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

French

[dezie]