Gaa na ọdịnaya

Ohi osimiri

Sitere na Wiktionary

Ohi osimiri

Nkọwa

[dezie]

Ohi osimiri bụ iwepụ nnukwu ájá n'akụkụ osimiri nke iwu na-akwadoghị nke na-eme ka osimiri ghara ịtachasị ike maọbụ tachasịa ike.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Izu ohi osimiri bụ otu ihe iwu Naijiria na-akwadoghị.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ori oshimili (Onitsha)

Ntụhgarị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Beach theft (https://en.wikipedia.org/wiki/Sand_theft)#WikiForHumanRights2023#AnambraNetworkForHumanRights2023