Gaa na ọdịnaya

Ogwugwu

Sitere na Wiktionary

N'ala Igbo, ogwugwu bụ chi ma obu arụsi na-ahụ maka ọmụmụ.

Nkejiasụsụ

[dezie ebe o si]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie ebe o si]
  1. Ọ riọriọ ogwugwu ka onye ya ọmụmụ.
  2. Ọ bụ nwa ogwugwu.

Mkpọpụta

[dezie ebe o si]
  • Ogwugwu - Okija

Ntụghari n'asụsụ ọzọ

[dezie ebe o si]
  • A deity