Ogologo
Ọdịdị
Ogologo
Nkọwa
[dezie]- Ogologo bụ okwu eji akowa onye toro eto.
- A na-eji ogologo akọwa kwa ihe ọbụla toro eto.
Nkeji asụsụ
[dezie]ngwaa
Ọmụmatu
[dezie]- eyim nwoke toro ogologo.
- Osisi ọrji toro
ogologo
- E toro'm ogologo
- ụlọ a toro ogologo
Mkpọpụta
[dezie]olumba
[dezie]Ogonogo - Anambra Ogologo - Imo