Ogo Osimiri

O sị Wiktionary

Ogo osimiri

Nkọwa[dezie]

Ogo osimiri bụ ogo ntọala maka ịtụ elu na omimi n'ụwa.

Nkejịasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Ogo osimiri ahụ arịala.

Mkpọputa[dezie]

Olumba[dezie]

Ogo oshimiri

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

sea level