Jump to content

Ogo Ọmụmụ

O sị Wiktionary

Ógó Ọmụmụ

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ nchịkọta ọnụ ọgụgụ ọmụmụ ndị dị ndụ niile enwere na obodo nakwa na mpaghara.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]

Ogo ọmụmụ n'agbadata na mba anyị.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

birthrate