Ogige ndi soja

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ ebe obibi ndi soja. Ogbe ebe ha na ndi ezinaulo ha na-ebi. Ọ na-adi obosara nke nke ukwu. ana enwe ụlọ akwụkwọ, ụlọ ọgwụ nakwa ama egwuregwu n' ogige a.

Nkejịasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

  • Enyi m, agakwala nso n'ogige a, ọ bụkwa ogige ndi soja

Mkpọpụta[dezie]


Olumba[dezie]

  • Ama ndi soja - Ohafia

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]