Ogbenye kachasị njọ
Ogbenye kachasị njọ[dezie]
Nkowa[dezie]
Nke a pụtara ogbenye ọnụ ntụ ma ọbụ ụbịa
Ogbenye kachasị njọ bụ kwa ọnọdụ mgbe mmadụ na enweghị ike ị nweta ụmụ ngwa na - enyere ndụ aka dịka nri, ezigbo mmiri ọṅụṅụ,ebe obibi na ebe ana eje mposi.[dezie]
Onye ọbụla na akpataghi $1 na ubochi nọ ọnọdụ onye ogbenye kachasị njọ.
Nkejiasusu[dezie]
Aha
Ọmụmatu[dezie]
Ụfọdụ ụmụ Afrịka nọ na ọnọdụ Ogbenye kachasị njọ.
Mkpoputa[dezie]
Olumba[dezie]
Ogbenye ọnụ ntụ
Ụbịam
Ntụgharị[dezie]
Bekee