Ogbenye ụmụaka

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

Ogbenye ụmụaka na-ezo aka n'ọnọdụ ụmụaka bi na ogbenye ma emetụtakwa ụmụaka si n'ezinụlọ dara ogbenye na ụmụaka enweghị nne na nna ndị a azurite na ejighị akụ na ụba steeti.

Nkejiasusu[dezie]

ụmụaka dara ogbenye

Aha

Ọmụmatu[dezie]

Ogbenye ụmụaka na emebi obodo

Mkpoputa[dezie]

Olumba[dezie]

Ịda ogbenye ụmụ ntakịrị

Ntụgharị na asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Child poverty