Odum

O sị Wiktionary

Odum

Nkọwa[dezie]

Ọdụm bụ anumanu na ebi na ọhia nke na egbu ma na erị anu ndị ọzọ.


Ọdum


Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

Odum bu anu ohia siri ike nke ukwu

mkpọpụta[dezie]

LL-Q33578 (ibo)-Olugold-Odum




Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Beeke[dezie]

lion