Oche eze
Ọdịdị


Oche eze
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ oche pụrụ ịche nke ndị echịrị eze obodo na anọ. Ọ pụrụ ịche n'oche ndị ọzọ. Ana akwanyere udị oche a ugwu. Mgbe ọbula ị huru ya ị ga-ama na ọbughi oche onye ọbụla na-anọ na ya.
Nejịasụsụ
[dezie]Aha
Ọmumaatụ
[dezie]Oche eze anyị mara mma nke ukwuu
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]
Throne