Gaa na ọdịnaya

Obinọfịa

Sitere na Wiktionary

"""Obinọfịa"""

Nkọwa

[dezie]

Ọbinọfịa bụ afa obodo mọbụ akụkụ obodo ndị bi na agụ adịghị nso na ebe ọtutu ndị mmadụ bi.

Nkeji Asụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Obinọfịa bụ afa obodo

Mkpọputa

[dezie]

Óbíńọ́fị́á

Olumba

[dezie]

Obunagụ

Ntụgharị

[dezie]

Bekee

[dezie]

Outskirt https://en.m.wiktionary.org/wiki/outskirt