Obi añụrị
Ọdịdị
Obi añụrị

Nkọwa
[dezie]Nke a bụ uche na mmetụta nke n'abịa mgbe ndụ dị nma n'eme ka mmadụ chịa ọchị
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]O nwere ezigbo Obi añụrị mgbe aha ya pụtara na ndị gafere na ule ahụ
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]- Obi ụtọ
- Ọñụ
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Beeke
[dezie]Happiness Happiness
French
[dezie]Joie joie
German
[dezie]Glück Glück