Gaa na ọdịnaya

Obi

Sitere na Wiktionary

obi

Obi
Obi

Nkọwa

[dezie]

nke a bụ akụkụ ahụ bido n'olu gbadataruo ebe bkewa afọ na ara dị.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]
  1. Nnem nwere ihe mgbu n'obi.

Mkpọpụta

[dezie]

[[ |thumb|left|alt=Obi|Obi]]



Olumba

[dezie]

óbù(Ubakala ,Umuahia)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

chest