Gaa na ọdịnaya

Nzuzu

Sitere na Wiktionary

Nzuzu

Nkọwa

[dezie]

Onye amamihe ya na- ezuchaghị oke

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Onye a bụ onye nzuzu

Mkpọpụta

[dezie]
LL-Q33578 (ibo)-Olugold-Nzuzu



Olumba

[dezie]
  • Ajọyi n' olu ndi Ezeagu local government na Enugwu Steeti.
  • Iberibe n'olu Nkanu di n'Enugwu steeti.

Ntụghari n' asụsụ ọzọ

[dezie]


Bekee

[dezie]

foolish