Nzipu ego
Nzipu ego
Nkọwa[dezie]
nke a bụ okwu ana eji akọwa itinyere mmadụ ego na akara ụlọ akụ ya,Nke mgbe ezipuru ego onye ezipuuru ego ga enweta mkpatụ na ego abatala n'akara ụlọ akụ ya.
Nkejiasụsụ[dezie]
ngwaa
Ọmụmatụ[dezie]
Uche nwetara ego nzigaara ya.
Mkpọpụta[dezie]
Olumba[dezie]
nzhigara ego.