Jump to content

Nzere

O sị Wiktionary

Nkowa

Luxemboug-peace-prize-756x450

Ihe nnwete site na-ihe mmadu mere mobu ihe otoruru.

Nkejiasusu

Aha

Ọmumatu

  • Ada anyi nwetere nzere n'asomkpi ha soro.
  • Otoruru nzere ha nyere ya .

Mkpoputa

LL-Q33578 (ibo)-Olugold-Nzere




Olumba


Ntughari násusu ozo

Bekee

Award

French

Prix

Germany

Vergeben

Spanish

Otorgar

Category:Aha

Category:wt/ig