Jump to content

Nyaa ihe ọnyịnya

O sị Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Nyaa ihe ọnyịnya maọbu nyaa ihe bụ okwu pụtara nọdụ ala n'elu ma na-achịkwa mmegharị nke (anụmanụ, na-abụkarị ịnyịnya) maọbu ihe dịka ígwè.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]

Achọrọ m ịnya ígwè

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Nyaa ive (steeti Anambra)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Ride

Bekee

[dezie]

ride