Jump to content

Nwupu N'obodo

O sị Wiktionary

Nwupu N'obodo

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ obodo ikwekọrịta wee si mmadụ pụọ na obodo maka arụ ọkpara

Nkejịasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ewupula Maazị Ojị maka igbu nwunye ya

Mkpọpụta

[dezie]
Nwụpụ N'obodo




Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]