Nwulem
Ọdịdị
"""Nwulem"""
===Nkọwa===
Nwulem pụtara onye gị na ya sitere n'otu ezinụlọ. Onye dị otua nwere ike bụrụ nwoke m'ọbụ nwanyị.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Ahụrụm nwulem na-anya nke ukwu.
===Mkpọpụta===
===Olumba===
Nwannem
===Ntụgharị===
===Bekee===
Sibling
https://en.m.wiktionary.org/wiki/sibling
===Category===
[[Category:wt/ig/wiki loves names]]