Gaa na ọdịnaya

Nwetu Obi

Sitere na Wiktionary

Mwetu Obi

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ọnọdụ mgbe mmadụ mere ka obi ya dajuo, si n'iwe puta.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Mwetu obi na ọnọdụ ọjọọ ọbụla di oke mkpa maka ahụ ike.

Mkpọpụta

[dezie]
Nwetu Obi


Olumba

[dezie]

Itusi atusi (Arochukwu)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

calming_down