Nweke

O sị Wiktionary

Nweke

Nkọwa[dezie]

Nwa amụrụ ụbọchị Eke

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Aha nwanne mụ nwoke bụ Nweke

Mkpọpụta[dezie]

Nweke



Olumba[dezie]

Ntụgharị[dezie]

Bekee[dezie]

A Child born on the first Igbo market day