Nwanne

O sị Wiktionary

Nwanne


Nkowa[dezie]

  1. Nwanne bụ onye otu Nne maọbụ otu nna mụrụ
  2. Nwanne bụ kwa ihe a na-akpọ ndi ikwụ na ibe mmadụ.
  3. A na-ejikwa okwu a akọwa otu ihe abụọ si yie ibe ha.

Nkejịasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Nwanne bụ aha a na-akpọ mmadụ.

  1. Aha nwanne mụ nwoke bụ Nnaemeka.
  2. Nwanne mụ nwere obiọma.
  3. Ọgechi nwere nwanne |nwoke

Mkpọpụta[dezie]

Audio pronunciation in Igbo language of a word "Nwanne"





Olumba[dezie]

nwụne Unemu bụ aha ndi ezeagu n'enugwu steeti n' akpo onye nke bụ nwanne nwoke maọbụ nwanne nwanyi.

=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

English[dezie]

Relation

German[dezie]

Geschwister

French[dezie]

Fratrie