Jump to content

Nwamobi

O sị Wiktionary

"""Nwamobi"""

Nkọwa

[dezie]

Nwamobi bụ afa mmadụ pụtara nwa nke mara obi nna ya. Nwamobi pụtakwara nwa na eme ihe na amasị nna ya.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Nwamobi bụ afa mmadụ

Mkpọputa

[dezie]

Ńwáḿòbị́

Nwamobi



Olumba

[dezie]

Omekannaya

Ntụgharị

[dezie]

Bekee

[dezie]

[https://en.wiktionary.org/wiki"Nwamobi" "Nwamobi"