Gaa na ọdịnaya

Nwamba

Sitere na Wiktionary

Nwamba

Nkọwa

[dezie]

Nwamba bụ anụmanụ nwere ụkwụ anọ. Ọ na-ebi n'ụlọ ma n'ebikwa n'ọhịa. Ọ na-eri ụfọdụ ihe mmadu na-eri.Ọ nwere ajị.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Omụmaatụ

[dezie]

E nwere m Nwamba were aji ocha n'ulo m.Oji nwuru nwamba ya gaa ahia.

Mkpọpụta

[dezie]
Nwamba



Olumba

[dezie]

Buusu maọbụ Nwaọbara n'asụsụ Nkanụ di n'Enugwu Steeti. Nwankom (n'asụsụ Igbo nke Owerri), Nwologbo

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]


Bekee

[dezie]

cat