Jump to content

Nwadiobimma

O sị Wiktionary

"""Nwadiobimma"""

Nkọwa

[dezie]

Nwadiobimma bụ afa mmadụ pụtara ọñụ enwere oge amụrụ onye ahụ.O pụtakwara na Chineke nyere nne na nna mụrụ nwa ọchịchọ obi ha.

Nkeji Asụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Nwadiobimma bụ afa mmadụ.

Mkpọputa

[dezie]

Ńwádị̀óbị̀m̀m̀á

Olumba

[dezie]

Nwadịụtọ

Ntụgharị

[dezie]

Bekee

[dezie]

[https:en.wiktionary.org/wiki"Nwadiobimma" "Nwadiobimma"