Nwaakanri
Ọdịdị
"""Nwaakanri"""
===Nkọwa===
[dezie]Nwaakanri bụ mmadụ nke dị mkpụmkpụ dịkwa ntakịrị n'ile anya na-agbanyeghị n'ọbụ okenye. Akụkụ ahụ ya nile na-adị ntakịrị karịa nke ndị ọgbọ ya.
===Nkeji Asụsụ===
[dezie]Aha
===Ọmụmaatụ===
Okeọma lụrụ di bụ nwaakanri
===Mkpọpụta===
[dezie]Nwáákánrì
===Nwáákánhì===
===Ntụgharị===
===Bekee===
[dezie]Dwarfhttps://en.m.wiktionary.org/wiki/dwarf
===Category===
[[Category:wt/ig/wiki loves names]]