Jump to content

Ntoala

O sị Wiktionary

Ntọala

Nkọwa[dezie]

Nke a putara mmalite ihe, ebe maobu otu ihe siri bido.

Nkejịasụsụ[dezie]

Aha

Ọmumaatụ[dezie]

Ntoala úlò a siri ezigbo íké


Mkpọpụta[dezie]

Ntọala



Olumba[dezie]

Mbido (Abia)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

foundation