Ntụ oyi
Nke a bụ ákúrúngwa ogbaraohuru ndi oyibo mebere na-eme ka ụlọ, ugboala maọbụ ihe ọzọ obula etinyere ya na ya jụọ oyi.
Áhà
Ime ụlọ ọrụ m nwere ntụ oyi ọhụrụ n' ime ya.
air-conditioner