Gaa na ọdịnaya

Nsonye

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]
  • omume ma ọ bụ ọnọdụ nke itinye ma ọ bụ nke ịgụnye mmadu n'ime otu ma ọ bụ na usoro.
  • omume ma ọ bụ amụma nke inye ohere na akụrụngwa nha anya maka ndị enwere ike ewepụ ma ọ bụ kewapụ na ihe, dịka ndị nwere nkwarụ na ahụ ma ọ bụ nke uche na ndị otu ndị ọzọ enwere ike igụpụ maka na ha ebughị ebu na ọnụ ọgụ

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Iwu nke nsonye dị mkpa maka inwe nha anya na ụwa dum
  • ụlọ ọrụ dum kwesiri inwe ntuziaka maka nsonye.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Inclusion