Nribiga Ihe oke
Ọdịdị
Nribiga ìhè oke
Nkọwa
[dezie]Nribiga ihé oke na-akọwa ọnọdụ ebe ndị na-azụ ahịa na-eji ngwa ahịa na ọrụ ha wéé na emere ihe oke.
Nkeji asụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Nribiga ihe oke bụ otu n'ime ihe na-ebute odida akụ na ụba dara n'obodo.
Mkpọpụta
[dezie]
Olundi
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]- Overconsumption na Wikshionari Bekee
- Overconsumption na Wikipedia Bekee