Gaa na ọdịnaya

Nri Ụtụtụ

Sitere na Wiktionary

Nri Ụtụtụ

Nkọwa

[dezie]

Nri Ụtụtụ bụ nri mbụ a na-eri n'Ụtụtụ tupu ehihie apụọ.

French breakfast with bread, butter and jams

Nkejịasụsụ

[dezie]

aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Nri Ụtụtụ na-adi mma n'ahu.
  2. Ọ na-eri nri ụtụtụ ya.
  3. Anyi ji Ụkwa na Ọka mee nri ụtụtụ taa.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ịgba ụchụ bụ aha ndi ezeagu n' Enugwu Steeti n' akpo iri nri izizi n' ụtụtụ

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Breakfast

German

[dezie]

Frühstück

Russian

[dezie]

завтрак

French

[dezie]

petit déjeuner

Italian

[dezie]

prima colazione

Portuguese

[dezie]

café da manhã

Hausa

[dezie]

karin kumallo