Nrapụta

O sị Wiktionary

Nrapụta

Nrapụta
Nrapụta

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ irara mmadụ nye n'aka onye iro ya ma ọ bu ihe n'ekwesighi ekwesi.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

1.Nrapụta uche rapụtara Ada butere ọdịda ya.

Mkpọpụta[dezie]

Nrapụta



Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

betrayal