Jump to content

Nnenna

O sị Wiktionary

Nnenna

Nkọwa

[dezie]

Aha Igbo mmadụ pụtara Nne nke nna mmadụ. A na-aba mmadụ aha a na-echeta Nnukwu nne nwụrụ anwụ.

Nkeji Asụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Nna m bara m Nnenna maka na eyiri m Nne ya.

Mkpọpụta

[dezie]

Nnēnnà

Olumba

[dezie]

Ntụgharị

[dezie]

Bekee

[dezie]
  • Grandmother
  • Father's Mother