Nne
Ọdịdị
Nne
Nkọwa
[dezie]- Nne bụ aha a na-akpọ nwanyi mụrụ nwa maọbụ nwere nwa.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụụ
[dezie]- Aha Nne ya bụ Ọbiageri.
- Nne ya bụ onye Igbo.
- Eji m nne mụ eme ọnụ.
- Ọ bụ nne mụrụ ya.
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]