Nnamezie

O sị Wiktionary

Nnamezie

Nkọwa[dezie]

Nnamezie pụtara na Chukwu ne mèzì ihe ọ siri na o ga eme

NkejiAsụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Nnamezie bu aha ana-kpo nwata nwoke na ala igbo

Mkpoputa[dezie]

Ńnàmezie

Olumba[dezie]

Chimezie

Ntụgharị[dezie]

Bekee[dezie]

Let God do it

Category[dezie]