Gaa na ọdịnaya

Nnabata ọnọdụ mgbanwe ihu igwe

Sitere na Wiktionary

Nke a bụ ọnọdụ inabata nwoharị nke ihu igwe site n'ibi ndụ na gburugburu ụwa dị ka mgbanwe Ihu Igwe si dị na ibelata oghọm mgbanwe a nwere ike ibute. Nke a nwere ike ịbụ site na mgbawa ala nke n'ebute mbize,ide nke na akpata nkwaharị n'obodo,agbamọkụ nke oké ọhịa nke n'ebute ọnwụ anụ ọhịa,ụ́nwụ́ nke n'ebute ọnwụ ihe ọkụkụ dgz. Mgbe Mgbanwe ndị a mesịrị, mmadụ ndị nọ na gburugburu ụwa n'ebi ndụ ha tụmadị ebe ọ ga enwe nkwekọrita nye ọnọdụ ihu igwe dị ka igwumi osimiri maka iju, ịwa ọwa mmiri iji gbochie mbize dgz.

Nkejiasụsụ

[dezie ebe o si]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie ebe o si]

Ndị mba mmiri na anabata ọnọdụ mgbanwe ihu igwe site n'ibụ̀ ihe ọkụkụ ha n'oge tupu iju amalite.

Mkpọpụta

[dezie ebe o si]
Nnabata ọnọdụ Mgbanwe ihu igwe


Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie ebe o si]

Climate change adaptation