Nnụnụ ọgba-ama
Ọdịdị
Nnụnụ ọgba-ama.
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ otu n'ime udi nnụnụ enwere n'enwe agba nke n'ekwughachi ihe ọbụla mmadụ kwuru.Ana akpọkwa onye n'ekwukarị okwu nnụnụ ọgba ama.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]- Nnụnụ ọgba-ama n'ekwu ọkwu ọbụla mmadụ kwuru.