Gaa na ọdịnaya

Nkwekorita

Sitere na Wiktionary

Nkowa

Ihe mmadu abuo mobu karia jiri otu obi kwere na ha ga eme

Nkejiasusu

Aha

Ọmumatu

·Obu nkwekorita anyi na oga abu onye isi.

· Odee deputara nkwekorita anyi n'ukwu akwukwo .

Mkpoputa

Olumba

Mkpebi-Idemili

Ntughari násusu ozo

Bekee

Consensus

French

Consensus

Germany

Konsens

Spanish

Consenso

Category:Aha

Category:wt/ig