Gaa na ọdịnaya

Nkwekọta

Sitere na Wiktionary

nkwekọta

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ nghọta dị n'etiti mmadụ abụọ ma ọ bụ karịa gbasara ihe ha mekọrọ ọnụ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]
  1. Ha kwekọtara ịlụ di na nwunye.
  2. Nkwekọta mụ na ha edoghim anya.

Mkpọpụta

[dezie]


Nkwekọta




Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

agreement