Jump to content

Nkwaru

O sị Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ọnọdụ anụ ahụ ma ọ bụ nke uche nke na-egbochi mmegharị, mmetụta uche, ma ọ bụ ihe omume mmadụ

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

ọmụmatụ

[dezie]

Nwatakịrị ahụ nwere nkwarụ

Mkpọpụta

[dezie]
Nkwarụ



Olumba

[dezie]

Nkwalụ

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

disability