Gaa na ọdịnaya

Nkwanye ùgwù

Sitere na Wiktionary

nkwanye ùgwù.

Nkọwa

[dezie]

nke a bụ mgbe mmadụ nwetera nsọpụrụ zuru oke site n'onyinye ma ọ bụ ihe ndị ọzọ.ọbụkwa nhọpụta maka iba uru na ịdị oke mkpa n'ihi ntunye onye tụnyere n'ọg akọ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmatụ

[dezie]
  1. Enyere onyinye nkwanye ùgwù nke Ezi Nne.

Mkpọpụta

[dezie]

[[ |thumb|left|alt=Nkwanye ùgwù|Nkwanye ùgwù]]


Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

honor