Nkwagó

O sị Wiktionary

nkwagó

Nkọwa[dezie]

nke a bụ ebe arụpụtara maka ngosipụta ihe omume dị ka ihe nkiri, egwuregwu, egwu na atụmatụ ndị dị iche iche.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

  1. Egosiputara ọmụmụ na ọnwụ ya n' ngwago.

Mkpọpụta[dezie]

nkwago



Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Stage