Jump to content

Nkwa umuagbogho

O sị Wiktionary

Nkowa[dezie]

Nkwa umuagbogho bu egwu umuagbogho na-agba n'ala igbo.

Nkejiasusu[dezie]

Aha

Omumatu[dezie]

Obodo obula n'ala Igbo nwere nkwa umuagbogho di iche iche ha na-agba.

Mkpọpụta[dezie]


Olumba[dezie]

Egwu umuagbogho (Anambra steeti)

Ntughari n'asusu ozo[dezie]

Bekee=[dezie]

Young ladies dance